BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
E bulaala ozu Ifunanya Nwangene n'obodo ya dị n'Enugwu Steeti
Akụkọ ọnwụ nwaada Ifunanya Nwangene bụ nke ọtụtụ ndị mmadụ na-ajụ etu agwọ tara ya si gbuo ya
Kedụ ihe i kwesịrị iri n'ogogo ndụ gị dị iche iche?
Ndị ọkachamara kwuru na site n'oge mmadụ bụ nwa ọhụrụ ruo n'oge ị kara nka, ihe ị na-eri nwere nnukwu mmetụta n'ahụike gị, nkea pụtara na nri nwereike ibutere gị ọrịa.
NA EME UGBU A, Ọkaikpe enyela iwu ka a tọhapụ nwatakịrị dị afọ ise ndị ọrụ ICE nwụchiri na Minneapolis
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Febụwarị 2026.
Gọọmenti Ebonyi steeti amanyela ọnọdụ onye apụtala ezi na mpaghara steeti ahụ
N'ụbọchị Tọzde, ndị bu egbe a sị si Amasiri dị na'Afikpo wakporo agbataobi ha bụ ndị Okporoja dị n'Oso Edda, gbuo mmadụ anọ ma sunye ọtụtụ ụlọ ọkụ.
Ifeanyi Ejiofor ekwuola ihe ọ maara gbasara iwu onye nọrọ n'ụlọ Ipob tinyere n'ụbọchị Mọnde
N'ozi Ejiofor wepụtara n'ụbọchị Satọde 31 Jenụwarị 2026, o kwuru na onye tinyere iwu ahụ a maara dịka Emma Powerful na-agbazi ụkwụ megide ọdịmma ndị Igbo.
Iko Mba Afrịka 2025
Afcon 2025: Super Eagles Naịjirịa na Desert Foxes Ọljirịa ga-achịpụ ya
Ịmaaka a ga-amalite mgbe ọ ga-akụ elekere ise nke mgbede (n'oge ndị Naịjirịa) n'ụbọchị Satọde 10 Jenụwarị 2025, ebe a ga-ahazi ya n'ọgbọ egwuruegwu Stade de Marrakech, Ouahat Sidi Ibrahim.
4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé
Ademola Lookman gbapeere Super Eagles ụzọ site n'ịsụnye goolu mbụ ha na nkeji iri abụọ ịmaaka ahụ malitere.
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho, Duration 1,29
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.
Vidio
Kọwaara m isi akụkọ
Ihe onye akaebe gwara ụlọikpe n'ikpe Onyeze Jesus, Akwa Ọkụkọ na Eke-Hit
Gọọmenti Anambra Steeti nwụchiri mmadụ atọ ahụ maka ebubo ime ọgwụ okeite nke gọọmenti steeti ahụ machiri ndị dịbịa ime nakwa ebubo ndị ọzọ.
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Jenụwarị 30, 2026, Duration 1,06
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Fraịde Jenụwarị 30, 2026
Stanley Amandi: Ọ bụ eziokwu na e jichiri onye a na-eme ejije maka ebubo nkwatu ọchịchị Tinubu?
Akụkọ banyere Stanley Amandi na-eme ejije a nwuchiri maka ebubo isonye n'iịkpa nkata ka a kwatuo ọchịchị Onyeisiala Tinubu n'afọ 2025.
Etu e si tụkpuo Angela Okorie n'ụlọmkpọrọ
Akụkọ etu e si nwụchie ma tụkpuo Angela Okorie na-eme ejije n'ụlọmkpọrọ
Etu ada Tinubu dara na mba Tọki si kpalie okwu banyere ọnọdụ ahụike ya
Ada Onyeisiala Bola Tinubu dara na Tọkị akpalitere ndọrịtaụka banyere ọnọdụ ahụịke ya.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.























































